Ọpụpụ 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Elieza,+ nwa Erọn, lụrụ otu n’ime ụmụ nwaanyị Putiel mụrụ. Ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ha bụ ndị isi ọnụmara Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 25:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Finihas+ nwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà hụrụ ya, o si n’ebe ahụ ndị Izrel zukọrọ bilie ozugbo ma were ube.
25 Elieza,+ nwa Erọn, lụrụ otu n’ime ụmụ nwaanyị Putiel mụrụ. Ọ mụụrụ ya Finihas.+ Ha bụ ndị isi ọnụmara Livaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
7 Mgbe Finihas+ nwa Elieza nwa Erọn onye nchụàjà hụrụ ya, o si n’ebe ahụ ndị Izrel zukọrọ bilie ozugbo ma were ube.