Rut 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Boaz gwaziri Rut, sị: “Gee ntị nwa m. Agala n’ubi onye ọzọ ịtụtụ oko ọka bali. Agakwala ebe ọzọ. Nọrọ ụmụ agbọghọ m nso.+
8 Boaz gwaziri Rut, sị: “Gee ntị nwa m. Agala n’ubi onye ọzọ ịtụtụ oko ọka bali. Agakwala ebe ọzọ. Nọrọ ụmụ agbọghọ m nso.+