Diuterọnọmi 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-aga. Ọ ga-alụso ndị iro unu agha, zọpụtakwa unu.’+ Diuterọnọmi 28:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Jehova ga-eme ka unu merie ndị iro unu na-alụso unu agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ bịa ịlụso unu agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu unu.+
7 “Jehova ga-eme ka unu merie ndị iro unu na-alụso unu agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ bịa ịlụso unu agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu unu.+