Diuterọnọmi 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso. Ọ bụ ya ka unu ga-atụ egwu. Unu ga-edebe ihe o nyere n’iwu, geekwa ntị n’olu ya. Ọ bụ ya ka unu ga-efe,* unu ahapụkwala ya.*+ Diuterọnọmi 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 A ga-agọzi unu nke ukwuu, ihe ọma niile a ga-abịakwara unu+ maka na unu na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu:
4 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso. Ọ bụ ya ka unu ga-atụ egwu. Unu ga-edebe ihe o nyere n’iwu, geekwa ntị n’olu ya. Ọ bụ ya ka unu ga-efe,* unu ahapụkwala ya.*+
2 A ga-agọzi unu nke ukwuu, ihe ọma niile a ga-abịakwara unu+ maka na unu na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu: