1 Ndị Eze 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mụ na ndị Izrel ga-ebi,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel bụ́ ndị m.”+ Abụ Ọma 94:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na Jehova agaghị ahapụ ndị ya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị o ketara.+ Ndị Rom 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ana m ajụzi, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Mbanụ! N’ihi na mụnwa bụkwa onye Izrel, onye si n’agbụrụ* Ebreham, n’ebo Benjamin.
11 Ana m ajụzi, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Mbanụ! N’ihi na mụnwa bụkwa onye Izrel, onye si n’agbụrụ* Ebreham, n’ebo Benjamin.