1 Samuel 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Samuel wee were mpi mmanụ ahụ+ tee ya mmanụ n’ihu ụmụnne ya. Mmụọ Jehova malitekwara inye Devid ike pụrụ iche si n’ụbọchị ahụ gawa.+ Samuel mechakwara bilie lawa Rema.+ 1 Samuel 17:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Devid kwukwara, sị: “Ọ bụ Jehova, onye napụtara m n’aka ọdụm nakwa n’aka anụ ọhịa bea, ga-anapụtakwa m n’aka onye Filistia a.”+ Sọl asị Devid: “Gawa, ka Jehova nọnyere gị.”
13 Samuel wee were mpi mmanụ ahụ+ tee ya mmanụ n’ihu ụmụnne ya. Mmụọ Jehova malitekwara inye Devid ike pụrụ iche si n’ụbọchị ahụ gawa.+ Samuel mechakwara bilie lawa Rema.+
37 Devid kwukwara, sị: “Ọ bụ Jehova, onye napụtara m n’aka ọdụm nakwa n’aka anụ ọhịa bea, ga-anapụtakwa m n’aka onye Filistia a.”+ Sọl asị Devid: “Gawa, ka Jehova nọnyere gị.”