2 Samuel 22:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya ruo mgbe ebighị ebi.”+ Abụ Ọma 72:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi.+ Ka aha ya na-ede ude ogologo oge niile anyanwụ dị. Ka e si n’aka ya gọzie ndị mmadụ.+ Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.
51 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+ Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya ruo mgbe ebighị ebi.”+
17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi.+ Ka aha ya na-ede ude ogologo oge niile anyanwụ dị. Ka e si n’aka ya gọzie ndị mmadụ.+ Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.