1 Samuel 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Sọl mechara zie ndị mmadụ ka ha gaa chee ụlọ Devid nche, gbuokwa ya n’ụtụtụ.+ Ma, Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na ị gbapụghị n’abalị a, ị ga-abụ onye nwụrụ anwụ echi.” 1 Samuel 23:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe Sọl ruru n’otu ugwu, nọrọ n’otu akụkụ, Devid na ndị agha ya nọ n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid nọ na-eme ngwa ngwa ka ọ gbanahụ+ Sọl, ma Sọl na ndị agha ya nọ na-eru Devid na ndị agha ya nso ka ha jide ha.+ 2 Samuel 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Absalọm wee zie ndị mmadụ, ha agaa n’ebo niile n’Izrel na nzuzo na-agwa ha, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze na Hebrọn!’”+
11 Sọl mechara zie ndị mmadụ ka ha gaa chee ụlọ Devid nche, gbuokwa ya n’ụtụtụ.+ Ma, Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na ị gbapụghị n’abalị a, ị ga-abụ onye nwụrụ anwụ echi.”
26 Mgbe Sọl ruru n’otu ugwu, nọrọ n’otu akụkụ, Devid na ndị agha ya nọ n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid nọ na-eme ngwa ngwa ka ọ gbanahụ+ Sọl, ma Sọl na ndị agha ya nọ na-eru Devid na ndị agha ya nso ka ha jide ha.+
10 Absalọm wee zie ndị mmadụ, ha agaa n’ebo niile n’Izrel na nzuzo na-agwa ha, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze na Hebrọn!’”+