Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 7:40
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 40 Haịram+ rụkwara efere ndị ọzọ, shọvel,+ na ọkwá dị iche iche.+

      Ọ rụchakwara ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Solomọn n’ụlọ Jehova.+

  • 2 Ihe E Mere 2:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 M ga-ezitere gị Haịram-ebaị,+ nwoke nwere nkà, na-aghọtakwa ihe nke ọma. 14 Ọ bụ nwa otu nwaanyị si n’ebo Dan. Ma nna ya bụ onye Taya. Ọ bụ aka ochie n’iji ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè, na nkume akpụ ihe. Ọ makwa otú e si eji osisi arụ ọrụ nakwa otú e si akpa ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha anụnụ anụnụ, ákwà ọma, na ákwà na-acha uhie uhie.+ Ọ makwa otú e si akpụ ụdị ihe ọ bụla a na-akpụ akpụ nakwa otú e si arụpụta ụdị ihe ọ bụla e nyere ya rụọ.+ Ya na ndị omenkà gị nakwa ndị omenkà onyenwe m Devid bụ́ nna gị ga na-arụkọ ọrụ.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya