Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 12:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Kama, gaanụ fee Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe ọ bụla ọ họọrọ ka a nọrọ na-eto aha ya n’ebo unu niile nakwa n’ebe ọ họọrọ ka ọ bụrụ ebe ọ ga-ebi.+ 6 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-eweta àjà unu a na-esu ọkụ,+ àjà unu ndị ọzọ, otu ụzọ n’ụzọ iri unu,+ onyinye unu kwere ná nkwa, onyinye si unu n’obi,+ anụmanụ ọ bụla ehi unu na ewu na atụrụ unu bu ụzọ mụọ,+ na onyinye ọ bụla ọzọ unu chọrọ inye.+

  • 1 Ndị Eze 8:28, 29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Jehova bụ́ Chineke m, biko, gee ntị n’ekpere ohu gị na-ekpe nakwa n’arịrịọ ọ na-arịọ ka i meere ya amara. Nụkwa ákwá ohu gị na-ebesara gị ka i nyere ya aka na ekpere ọ na-ekpe n’ihu gị taa. 29 Biko, ka anya gị dịrị n’ụlọ a ehihie na abalị, n’ebe a i kwuru gbasara ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’+ Geekwa ntị n’ekpere ohu gị chere ihu ebe a na-ekpe.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya