-
1 Ndị Eze 6:37-7:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Solomọn, n’ọnwa Ziv* afọ ahụ, a tọrọ ntọala ụlọ Jehova.+ 38 N’afọ nke iri na otu n’ọchịchị ya, n’ọnwa Bul* afọ ahụ, (ya bụ, n’ọnwa nke asatọ), a rụchara ihe niile a na-arụ n’ụlọ ahụ, rụọkwa ha otú e kwuru na ọ ga-adị.+ Ọ pụtara na Solomọn ji afọ asaa rụchaa ụlọ ahụ.
7 Solomọn rụrụ obí ya.+ O ji afọ iri na atọ rụchaa ihe niile gbasara ya.+
-