1 Ndị Eze 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ahaịsha bụ onye na-elekọta obí eze. Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.+ 1 Ndị Eze 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Eze Solomọn sikwa n’ala Izrel niile kpọta ụmụ nwoke ndị ọ manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ. Ha dị puku iri atọ (30,000).+
6 Ahaịsha bụ onye na-elekọta obí eze. Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.+
13 Eze Solomọn sikwa n’ala Izrel niile kpọta ụmụ nwoke ndị ọ manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ. Ha dị puku iri atọ (30,000).+