1 Ndị Eze 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O nwekwara ndị isi na-enyere ya aka,+ ndị na-elekọta ọrụ ya. Ha na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. Ha dị puku atọ na narị atọ (3,300).
16 O nwekwara ndị isi na-enyere ya aka,+ ndị na-elekọta ọrụ ya. Ha na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. Ha dị puku atọ na narị atọ (3,300).