Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 17:18-20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Mgbe ọ ga-anọrọ n’ocheeze n’alaeze ya, ọ ga-elere anya n’akwụkwọ Iwu a, nke ndị nchụàjà bụ́ ndị Livaị ji, depụtara onwe ya Iwu a n’akwụkwọ.*+

      19 “Ọ ga-ejide akwụkwọ ahụ, ọ ga na-agụkwa ya n’oge niile ọ dị ndụ,+ ka o wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke ya, na-emekwa ihe niile e kwuru n’Iwu a ma soro ntụziaka ndị a.+ 20 Ọ bụrụ na o mee ihe a, ọ gaghị eche na ya ka ụmụnne ya mma, ọ gaghịkwa ahapụ ihe ndị a e nyere n’iwu mewe ihe ọzọ, ka o wee chịtee aka n’alaeze ya n’Izrel, ma ya ma ụmụ ya.

  • Ekliziastis 12:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ihe bụ́ isi n’ihe niile e kwuru bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa iwu ya,+ n’ihi na ọ bụ ihe kacha mkpa mmadụ kwesịrị ime.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya