Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+ 1 Samuel 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ndị Izrel laghachiri ebe ha mara ụlọikwuu, ndị okenye Izrel sịrị: “Gịnị mere Jehova ji hapụ ndị Filistia ha emerie anyị taa?*+ Ka anyị gaa Shaịlo buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ bute ya ebe a anyị nọ, ka ọ zọpụta anyị n’aka ndị iro anyị.”
18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+
3 Mgbe ndị Izrel laghachiri ebe ha mara ụlọikwuu, ndị okenye Izrel sịrị: “Gịnị mere Jehova ji hapụ ndị Filistia ha emerie anyị taa?*+ Ka anyị gaa Shaịlo buru igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ bute ya ebe a anyị nọ, ka ọ zọpụta anyị n’aka ndị iro anyị.”