Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 8:7-9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-akpọbata unu n’ezigbo ala,+ ala iyi dị iche iche juru na ya, ebe isi mmiri dị iche iche na mmiri miri emi na-asọpụta n’ala dị larịị, na-asọpụtakwa n’ebe bụ́ ugwu ugwu, 8 ala ọka wit, ọka bali, mkpụrụ vaịn, mkpụrụ fig, pomigranet,+ mmanụ oliv, na mmanụ aṅụ juru na ya,+ 9 ala nri na-agaghị akọ ụkọ na ya, nke a na-enweghịkwa ihe ga-akọ unu na ya, ala nke ígwè juru na nkume ndị dị na ya. Unu ga-egwutekwa ọla kọpa n’ugwu ndị dị na ya.

  • Diuterọnọmi 29:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 N’ihi ya, Jehova ji oké iwe na ọnụma chụpụ ha+ n’ala ha ma chụga ha n’ala ọzọ, bụ́ ebe ha nọ taa.’+

  • Joshụa 23:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ma, otú a ọmarịcha nkwa niile Jehova bụ́ Chineke unu kwere unu si mezuoro unu+ ka Jehova nwekwara ike isi mee ka ọdachi niile ọ gwara unu gbasara ha dakwasị unu, kpochapụkwa unu n’ọmarịcha ala a Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.+

  • 2 Ndị Eze 17:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya