Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 32:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Nwoke ahụ sịziri ya: “Aha gị agaghịzi abụ Jekọb, kama ọ ga-abụzi Izrel*+ maka na gị na Chineke na ndị mmadụ agbaala mgba,+ n’ikpeazụ, gị emerie.”

  • Jenesis 32:30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 N’ihi ya, Jekọb kpọrọ ebe ahụ Penayel,*+ n’ihi na o kwuru, sị, “Ahụla m Chineke ihu na ihu, ma anwụghị m.”+

  • Jenesis 35:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Chineke sịrị ya: “Aha gị bụ Jekọb.+ A gaghịzi na-akpọ gị Jekọb, kama aha gị ga-abụzi Izrel.” Ọ maliteziri ịkpọ ya Izrel.+

  • Aịzaya 48:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 48 Nụrụnụ ihe a, ndị ezinụlọ Jekọb,

      Ndị na-aza aha Izrel,+

      Ndị si n’ezinụlọ Juda,*

      Ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+

      Ndị na-eto Chineke Izrel,

      Ma o sighị ha n’obi. Ha anaghịkwa eme ezi omume.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya