-
Daniel 10:8-10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 M wee nọrọ naanị m. Mgbe m hụrụ ọhụụ a dị egwu, ike gwụchara m, ihu m gbanwekwara. Ume ọ bụla afọghịzi m n’ahụ́.+ 9 M wee nụ olu ya ka ọ na-ekwu okwu. Ma ka m nọ na-anụ ihe ọ na-ekwu, m kpudoro ihu n’ala, ezigbo ụra eburu m.+ 10 Ma, otu aka metụrụ m,+ kpọtee m, mee ka m bilie gbuo ikpere n’ala ma bido aka n’ala.
-