Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 2:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Devid mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e liekwa ya n’Obodo Devid.+

  • 2 Ihe E Mere 21:18-20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Mgbe ihe a niile mechara, Jehova mere ka Jehoram rịawa ọrịa afọ na-enweghị ngwọta.+ 19 Ka oge na-aga, mgbe afọ abụọ zuru ezu gwụchara, ọrịa ahụ mere ka eriri afọ ya wụpụta. Ọ nwụkwara mgbe ọrịa ahụ kara njọ. Ndị ya amụnyeghịkwa ihe na-esi ísì ọma ọkụ iji kwanyere ya ùgwù otú e meere nna nna ya hà.+ 20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. O nweghịkwa onye o wutere mgbe ọ nwụrụ. Ha likwara ya n’Obodo Devid,+ ma, e lighị ya ebe a na-eli ndị eze.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya