Aịzaya 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Achọrọ m ka ndị a tụkwasịrị obi, ya bụ, Yuraya+ onye nchụàjà na Zekaraya nwa Jeberekaya, dee* na ha hụrụ mgbe e dere ya.”
2 Achọrọ m ka ndị a tụkwasịrị obi, ya bụ, Yuraya+ onye nchụàjà na Zekaraya nwa Jeberekaya, dee* na ha hụrụ mgbe e dere ya.”