Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 12:28-30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Mgbe eze na ndị na-adụ ya ọdụ kparịtachara, ọ kpụrụ nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị Izrel, sị: “Ịna-aga Jeruselem ga na-enye unu ezigbo nsogbu. Lekwanụ Chineke unu, onye si n’Ijipt kpọpụta unu.”+ 29 O dowere otu nwa ehi ọlaedo ahụ na Betel,+ dowe nke ọzọ na Dan.+ 30 Ihe a mere ka ndị Izrel mehie.+ Ha na-agaruchakwa Dan efe nke dị ebe ahụ.

  • 1 Ndị Eze 21:25, 26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 N’eziokwu, e nwetụbeghị onye dị ka Ehab.+ Jezibel nwunye ya duhiere ya, ya esie ọnwụ* na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova.+ 26 Ọ kpara arụ na-enweghị atụ, gaa fewe arụsị dị iche iche na-asọ oyi,* otú ndị Amọraịt niile mere, ndị Jehova chụpụrụ n’ala ha, nye ya ndị Izrel.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya