1 Ndị Eze 18:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ma Jehova nyere Ịlaịja ike, ya ekee uwe mwụda ya* n’úkwù, buru Ehab ụzọ gbaruo Jezril.