2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 eze gwara Netan+ onye amụma, sị: “Ugbu a, ebi m n’ụlọ e ji osisi sida rụọ,+ ma, a ka na-adọsa Igbe ezi Chineke n’ụlọikwuu.”+ 2 Samuel 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. Ya agakwuru ya,+ sị ya: “E nwere ụmụ nwoke abụọ nọ n’otu obodo. Otu bụ ọgaranya, nke ọzọ abụrụ ogbenye.
2 eze gwara Netan+ onye amụma, sị: “Ugbu a, ebi m n’ụlọ e ji osisi sida rụọ,+ ma, a ka na-adọsa Igbe ezi Chineke n’ụlọikwuu.”+
12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. Ya agakwuru ya,+ sị ya: “E nwere ụmụ nwoke abụọ nọ n’otu obodo. Otu bụ ọgaranya, nke ọzọ abụrụ ogbenye.