Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 13:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Onye nke Chineke ji olu dara ụda kwuo ihe Jehova gwara ya ga-eme ebe ịchụàjà ahụ. Ọ sịrị: “Ebe ịchụàjà, ebe ịchụàjà, Jehova kwuru, sị: ‘A ga-amụ nwa nwoke n’ezinụlọ Devid. A ga-agụkwa ya Josaya!+ N’elu gị ka ọ ga-egbu ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu, ndị na-esu àjà ọkụ n’elu gị. Ọ ga-akpọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu gị.’”+

  • 2 Ndị Eze 23:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Mgbe Josaya tụgharịrị hụ ili ndị dị n’ugwu ahụ, o ziri ndị mmadụ, ha agaa chịpụta ọkpụkpụ ndị dị na ha, suokwa ha ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ihe a mere ka a gharazie ịnọ n’ebe ịchụàjà ahụ na-efe ofufe. O mezukwara ihe Jehova si n’ọnụ onye nke ezi Chineke kwuo na ọ ga-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya