Abụ Ọma 106:43, 44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro.+ Ma ha na-eme isi ike, na-enupụkwa isi,+A na-emechukwa ha ihu n’ihi mmehie ha.+ 44 Ma ọ na-ahụ ahụhụ ha na-ata,+Na-anụkwa ákwá ha na-ebe ka o nyere ha aka.+ Aịzaya 55:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+
43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro.+ Ma ha na-eme isi ike, na-enupụkwa isi,+A na-emechukwa ha ihu n’ihi mmehie ha.+ 44 Ma ọ na-ahụ ahụhụ ha na-ata,+Na-anụkwa ákwá ha na-ebe ka o nyere ha aka.+
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+