-
Ọpụpụ 34:15, 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Kpachara anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ghara ịgba ndụ, n’ihi na mgbe ha ga-akpa àgwà ka ndị akwụna na-efe chi ha ma na-achụrụ chi ha àjà,+ ha ga-akpọ gị, ị ga-erikwa ihe ha ji chụọ àjà.+ 16 Ị ga-alụtakwara ụmụ gị ndị nwoke ụmụ ha ndị nwaanyị,+ ụmụ ha ndị nwaanyị ga-akpakwa àgwà ka ndị akwụna fee chi ha ma mee ka ụmụ gị ndị nwoke kpaa àgwà ka ndị akwụna gaa fewe chi ha.+
-