Jeremaya 26:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ugbu a, ọ bụrụ na unu emee ka àgwà unu na omume unu dị mma, rubekwara Jehova bụ́ Chineke unu isi, Jehova ga-agbanwe obi ya ka ọdachi ahụ o kwuru okwu ya ghara ịdakwasị unu.+
13 Ma ugbu a, ọ bụrụ na unu emee ka àgwà unu na omume unu dị mma, rubekwara Jehova bụ́ Chineke unu isi, Jehova ga-agbanwe obi ya ka ọdachi ahụ o kwuru okwu ya ghara ịdakwasị unu.+