Zekaraya 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo n’ụla mmiri. Ọ bụ Jehova na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii. Ọ na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+Na-emekwa ka ala mepụtara onye ọ bụla ihe.
10 “Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo n’ụla mmiri. Ọ bụ Jehova na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii. Ọ na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+Na-emekwa ka ala mepụtara onye ọ bụla ihe.