Abụ Ọma 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, a gaghị echefu ndị ogbenye mgbe niile.+ Ihe ndị dị umeala n’obi na-ele anya ya ga-emekwa.+