Abụ Ọma 93:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 93 Jehova abụrụla Eze.+ O yi ebube ka uwe. Jehova yi ike ka uwe. Ọ na-eke ya otú e si eke ájị̀. E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.*
93 Jehova abụrụla Eze.+ O yi ebube ka uwe. Jehova yi ike ka uwe. Ọ na-eke ya otú e si eke ájị̀. E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.*