47 Ndị niile gbakọrọ ebe a ga-amakwa na Jehova nwere ike ịzọpụta anyị n’ejighị mma agha ma ọ bụ ube,+ n’ihi na ọ bụ Jehova nwe agha a.+ Ọ ga-enyefekwa unu n’aka anyị.”+
15 Jahazayel wee sị: “Ndị Juda niile na ndị bi na Jeruselem, nakwa Eze Jehoshafat, geenụ ntị. Nụrụnụ ihe Jehova gwara unu. Ọ sịrị: ‘Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi ìgwè mmadụ a. Agha a abụghị nke unu, kama ọ bụ nke Chineke.+