Abụ Ọma 13:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi? Olee mgbe ị ga-akwụsị izoro m ihu gị?+ 2 Olee mgbe m* ga-akwụsị ichegbu onwe m,Kwụsịkwa iru uju kwa ụbọchị? Olee mgbe onye iro m ga-akwụsị imeri m?+
13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi? Olee mgbe ị ga-akwụsị izoro m ihu gị?+ 2 Olee mgbe m* ga-akwụsị ichegbu onwe m,Kwụsịkwa iru uju kwa ụbọchị? Olee mgbe onye iro m ga-akwụsị imeri m?+