Abụ Ọma 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, bilie. Zọpụta m,+ Chineke m. N’ihi na ị ga-akụ ndị iro m niile ihe n’agba. Ị ga-akụpịasị ezé ndị ajọ omume.+
7 Jehova, biko, bilie. Zọpụta m,+ Chineke m. N’ihi na ị ga-akụ ndị iro m niile ihe n’agba. Ị ga-akụpịasị ezé ndị ajọ omume.+