Jenesis 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe e mechara, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” Mgbe ha nọ n’ọhịa, Ken tiri Ebel nwanne ya ihe, tigbuo ya.+ Jenesis 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Chineke gwaziri ya, sị: “Gịnị bụ ihe a i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-ebesara m ákwá.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Unu anarala ihe a ga-eji gbapụta onye gburu mmadụ ma ọ bụrụ na onye ahụ kwesịrị ịnwụ, n’ihi na a ga-egburịrị ya.+ Diuterọnọmi 27:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “‘Onye na-anara aka azụ ka o gbuo onye aka ya dị ọcha, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
8 Mgbe e mechara, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” Mgbe ha nọ n’ọhịa, Ken tiri Ebel nwanne ya ihe, tigbuo ya.+
10 Chineke gwaziri ya, sị: “Gịnị bụ ihe a i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-ebesara m ákwá.+
31 Unu anarala ihe a ga-eji gbapụta onye gburu mmadụ ma ọ bụrụ na onye ahụ kwesịrị ịnwụ, n’ihi na a ga-egburịrị ya.+
25 “‘Onye na-anara aka azụ ka o gbuo onye aka ya dị ọcha, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)