Abụ Ọma 37:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Na-enwe ezigbo obi ụtọ* n’ihi Jehova,Ọ ga-emere gị ihe obi gị chọrọ. 1 Jọn 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ*+ bụ na ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya nke dabara n’uche ya, ọ na-anụ olu anyị.+
14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ*+ bụ na ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya nke dabara n’uche ya, ọ na-anụ olu anyị.+