Jeremaya 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-enyocha obi,+Na-enyochakwa ihe mmadụ na-eche n’ime ime obi ya,*Iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà,Kwụọkwa ya ụgwọ ihe ọ rụpụtara.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
10 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-enyocha obi,+Na-enyochakwa ihe mmadụ na-eche n’ime ime obi ya,*Iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà,Kwụọkwa ya ụgwọ ihe ọ rụpụtara.+
13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+