Ilu 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye nzuzu nke bụ́kwa onye ajọ omume na-ejegharị na-ekwu ihe na-enweghị isi.+ Ilu 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebe o bu ihe ọjọọ n’obi,Ọ na-akpa nkata ọjọọ mgbe niile+ ma na-ekwu ihe ga-akpata esemokwu.+