Abụ Ọma 18:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ị na-egosi onye na-akwụwa aka ọtọ na ị na-akwụwa aka ọtọ,+Ma ị ga-egosi onye dị aghụghọ na ị ma ihe.+ Ilu 6:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebe o bu ihe ọjọọ n’obi,Ọ na-akpa nkata ọjọọ mgbe niile+ ma na-ekwu ihe ga-akpata esemokwu.+ 15 N’ihi ya, ọdachi ga-adakwasị ya na mberede. A ga-ala ya n’iyi kpamkpam n’otu ntabi anya.+
26 Ị na-egosi onye na-akwụwa aka ọtọ na ị na-akwụwa aka ọtọ,+Ma ị ga-egosi onye dị aghụghọ na ị ma ihe.+
14 Ebe o bu ihe ọjọọ n’obi,Ọ na-akpa nkata ọjọọ mgbe niile+ ma na-ekwu ihe ga-akpata esemokwu.+ 15 N’ihi ya, ọdachi ga-adakwasị ya na mberede. A ga-ala ya n’iyi kpamkpam n’otu ntabi anya.+