-
Ekliziastis 9:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọ ka mma mmadụ ime ihe onye ma ihe weturu obi kwuo kama ime ihe onye na-achị ndị nzuzu tiri ná mkpu.
-
-
Jems 3:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ò nwere onye n’ime unu ma ihe, na-aghọtakwa ihe? Ya na-akpa àgwà ọma, dịrịkwa nwayọọ. Ọ bụ ya ga-egosi na ọ ma ihe.
-