1 Ndị Kọrịnt 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ndị ohi, ndị anyaukwu,+ ndị aṅụrụma,+ ndị na-ekwujọ mmadụ,* nakwa ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa Alaeze Chineke.+ Ndị Galeshia 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 anyaụfụ, ịṅụ oké mmanya,+ oriri oké mkpọtụ, na ihe ndị yiri ha.+ Ana m adọ unu aka ná ntị banyere ihe ndị a otú m dọburu unu aka ná ntị, na ndị na-eme ụdị ihe ndị a agaghị eketa Alaeze Chineke.+ Ndị Efesọs 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Unu aṅụbigakwala mmanya ókè,+ n’ihi na ọ na-eme ka mmadụ na-ebi ndụ ịla n’iyi, kama jupụtanụ na mmụọ nsọ.
10 ndị ohi, ndị anyaukwu,+ ndị aṅụrụma,+ ndị na-ekwujọ mmadụ,* nakwa ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa Alaeze Chineke.+
21 anyaụfụ, ịṅụ oké mmanya,+ oriri oké mkpọtụ, na ihe ndị yiri ha.+ Ana m adọ unu aka ná ntị banyere ihe ndị a otú m dọburu unu aka ná ntị, na ndị na-eme ụdị ihe ndị a agaghị eketa Alaeze Chineke.+
18 Unu aṅụbigakwala mmanya ókè,+ n’ihi na ọ na-eme ka mmadụ na-ebi ndụ ịla n’iyi, kama jupụtanụ na mmụọ nsọ.