-
Aịzaya 31:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ndị na-agakwuru ndị Ijipt ka ha nyere ha aka ga-ata ahụhụ.+
Ha na-atụ anya na ịnyịnya ga-enyere ha aka.+
Obi siri ha ike na ụgbọ ịnyịnya agha dị ọtụtụ ga-enyere ha aka.
Obi sikwara ha ike na ịnyịnya agha* ga-enyere ha aka maka na ha siri ike.
Ma, ha anaghị atụ anya ka Onye Nsọ Izrel nyere ha aka.
Ha achọghịkwa Jehova.
-