Ilu 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe amamihe banyere gị n’obi,+Ịmụta ihe ana-atọkwa gị* ụtọ,+ Ilu 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Marakwa na amamihe ga-abara gị uru.+ Ọ bụrụ na ị mara ihe, ihe ga-adịrị gị mma n’ọdịnihu,Ihe ndị ị na-atụ anya ha ga-emekwara gị.+
10 Mgbe amamihe banyere gị n’obi,+Ịmụta ihe ana-atọkwa gị* ụtọ,+ Ilu 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Marakwa na amamihe ga-abara gị uru.+ Ọ bụrụ na ị mara ihe, ihe ga-adịrị gị mma n’ọdịnihu,Ihe ndị ị na-atụ anya ha ga-emekwara gị.+
14 Marakwa na amamihe ga-abara gị uru.+ Ọ bụrụ na ị mara ihe, ihe ga-adịrị gị mma n’ọdịnihu,Ihe ndị ị na-atụ anya ha ga-emekwara gị.+