Diuterọnọmi 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mgbe unu ga-enweta ebe unu ketara n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye unu ka unu biri, unu ewelala ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi unu azụ+ wee mee ka ọ gharazie ịdị n’ebe nna nna unu hà kpara ókè. Ilu 23:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ewelala ihe e ji kpaa ókè n’ala unu n’oge ochie azụ,+Abanyekwala n’ubi ụmụ na-enweghị nna. Hosia 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị isi Juda dị ka ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ.+ M ga-awụsa ha iwe m dị ka mmiri.
14 “Mgbe unu ga-enweta ebe unu ketara n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-enye unu ka unu biri, unu ewelala ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi unu azụ+ wee mee ka ọ gharazie ịdị n’ebe nna nna unu hà kpara ókè.