Ilu 27:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na akụnụba anaghị adịru mgbe ebighị ebi,+Okpueze anaghịkwa adịru ọgbọ niile.