12 Onye nzuzu nke bụ́kwa onye ajọ omume na-ejegharị na-ekwu ihe na-enweghị isi.+
13 Ọ na-atabiri mmadụ anya,+ na-akụ ụkwụ ya n’ala, na-emegharịkwa mkpịsị aka ya mgbe ọ na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ.
14 Ebe o bu ihe ọjọọ n’obi,
Ọ na-akpa nkata ọjọọ mgbe niile+ ma na-ekwu ihe ga-akpata esemokwu.+