1 Samuel 23:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma Jonatan nwa Sọl gara hụ Devid ebe ọ nọ na Horesh, gbaakwa ya ume ka ọ tụkwasị Jehova obi.+ Ilu 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mmadụ na-aṅụrị ọṅụ ma ọ zata ajụjụ,+Okwu e kwuru mgbe kwesịrị ekwesị na-adịkwa ezigbo mma.+ Ilu 16:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Okwu ọma dị ka ezigbo mmanụ aṅụ. Ọ na-atọ ụtọ, na-agwọkwa mmadụ.*+