Ilu 26:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye ụgha na-akpọ onye ụgha ọ ghara kpataara nsogbu asị,Onye na-eto mmadụ otuto elu ọnụ na-alakwa mmadụ n’iyi.+ Ndị Rom 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na ụdị ndị ahụ anaghị agbara Onyenwe anyị Kraịst ohu, kama ọ bụ ihe na-agụ ahụ́ ha agụụ* ka ha na-agbara ohu. Ha na-ekwukwa okwu na-atọ ụtọ ma na-aja ndị mmadụ mma na-esighị ha n’obi ka ha rafuo ndị na-ebughị ihe ọjọọ n’obi.
28 Onye ụgha na-akpọ onye ụgha ọ ghara kpataara nsogbu asị,Onye na-eto mmadụ otuto elu ọnụ na-alakwa mmadụ n’iyi.+
18 N’ihi na ụdị ndị ahụ anaghị agbara Onyenwe anyị Kraịst ohu, kama ọ bụ ihe na-agụ ahụ́ ha agụụ* ka ha na-agbara ohu. Ha na-ekwukwa okwu na-atọ ụtọ ma na-aja ndị mmadụ mma na-esighị ha n’obi ka ha rafuo ndị na-ebughị ihe ọjọọ n’obi.