-
Esta 6:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ozugbo ahụ, eze gwara Heman, sị: “Ngwa, chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya otú ahụ i kwuru, gaa meere Mọdekaị onye Juu ahụ na-anọ n’ọnụ ụzọ ámá eze otú ahụ. Ahapụkwala ime nke ọ bụla n’ime ihe niile i kwuru.”
-