Jọn 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E nweghị ihe mere ụwa ga-eji kpọọ unu asị. Ma ọ kpọrọ m asị n’ihi na m na-agba àmà na ọrụ ya dị njọ.+ 1 Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ụmụnna m, ya ejula unu anya na ụwa kpọrọ unu asị.+
7 E nweghị ihe mere ụwa ga-eji kpọọ unu asị. Ma ọ kpọrọ m asị n’ihi na m na-agba àmà na ọrụ ya dị njọ.+