Ndị Rom 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụrụ na o kwere omume, ọ bụrụkwa unu ka ọ dị n’aka, unu na mmadụ niile dịrị n’udo.+